Lyrics
Chinyere Udoma – Eze Mmuo (King of the Spirits) Lyrics
READ Chinyere Udoma Eze Mmuo (King of the Spirits) Lyrics
Ace Music, instrumentalist , singer and song writer Chinyere Udoma comes through for the dropping of a fresh latest song title Eze Mmuo (King of the Spirits). here comes the lyrics.
Listen to New And Latest Chinyere Udoma Songs, MP3 AUDIO , Video Mp4
Eze Mmuo (King of the Spirits) Lyrics by Chinyere Udoma
DOWNLOAD AUDIO
Eze
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
The King that all Kings hide under His Coverage
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne

N’elu-igwe, N’elu uwa
In heaven, on earth
Chi Ukwu nani gi bu okaka
Great God, only you are sovereign
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
N’elu-igwe, N’elu uwa
Chiukwu nani gi bu okaka
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
I loro ihe loro enyi
Nkpuru òdum n’onu na-turu ugò laa
You who swallows what swallows the elephant with the Lion in its mouth
And won victoriously

Ibu Oke Mmuo
The Great Spirit
Mmụọ ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
Spirits that are feared dread and fear you
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Ibu Oke Mmuo
You the Great Spirit
Mmuo ndị a na-atụ egwu na-atụ egwu gị
Spirits that are feared dread and fear you
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
You are the great iroko tree that cannot be burnt down
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Ha na-egbu achara, ma na gi bụ oke achara na-eto o
You are the great iroko tree that cannot be burnt down
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Eze
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
The King that all Kings hide under His Coverage
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Eze
Eze Ndi Eze n’ ezo N’okpuru Ya
The King that all Kings hide under His Coverage
Ọ dighi onye gi na ya n’achi-eze
There is no one who rules with you on the throne
Heaven and Earth Adore You
The immortals bow before You,

Cherubim and seraphim bow before You
24 Elders worship at your feet

Download Song Zip